-
Jeremaya 46:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ndị na-agba ịnyịnya, kwadebenụ ịnyịnya unu, nọrọkwanụ n’elu ha.
Kpurunụ okpu agha unu ma jikere ịlụ agha.
Meenụ ka ube unu na-egbu maramara, yirikwanụ uwe agha.
-