Jeremaya 46:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị nwere ụkwụ ọsọ agaghị agbapụli. Ndị dike agaghịkwa erili mbọmbọ. Ike agwụla ha. Ha adaakwala n’ebe ugwu,N’akụkụ Osimiri Yufretis.’+
6 Ndị nwere ụkwụ ọsọ agaghị agbapụli. Ndị dike agaghịkwa erili mbọmbọ. Ike agwụla ha. Ha adaakwala n’ebe ugwu,N’akụkụ Osimiri Yufretis.’+