-
Jeremaya 46:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 “Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Ọ bụ ụbọchị ọ ga-egbu ndị iro ya n’ihi ihe ha mere. Mma agha ga-eri ha rijuo afọ, ṅụjuokwa ọbara ha afọ, n’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, weere ozu ndị a ka àjà a chụụrụ ya n’ebe ugwu, n’akụkụ Osimiri Yufretis.+
-