Jeremaya 46:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl.+ Kwusaakwanụ ya na Nọf* nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, jikerekwanụ,N’ihi na a ga-eji mma agha gbuo ndị niile gbara unu gburugburu.
14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl.+ Kwusaakwanụ ya na Nọf* nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, jikerekwanụ,N’ihi na a ga-eji mma agha gbuo ndị niile gbara unu gburugburu.