Jeremaya 46:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị bi n’Ijipt,Kwakọtanụ ngwongwo unu ga-ebu mgbe a ga-adọrọ unu n’agha. N’ihi na Nọf* ga-aghọ ihe na-awụ akpata oyi. A ga-agba ya ọkụ.* E nweghịkwa onye ga-ebi na ya.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:19 Ụlọ Nche,7/1/2003, p. 32
19 Ndị bi n’Ijipt,Kwakọtanụ ngwongwo unu ga-ebu mgbe a ga-adọrọ unu n’agha. N’ihi na Nọf* ga-aghọ ihe na-awụ akpata oyi. A ga-agba ya ọkụ.* E nweghịkwa onye ga-ebi na ya.+