-
Jeremaya 47:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Jehova kwuru, sị:
“Mmiri si n’ebe ugwu sọrọ na-abịa.
Ọ ga-aghọ iyi tofere ókè.
Ọ ga-erikpukwa ala a na ihe niile dị na ya,
Rikpuokwa obodo a na ndị bi na ya.
Ndị nwoke ga-ebe ákwá.
Ndị niile bi n’ala a ga-ebekwa ákwá arịrị.
-