Jeremaya 48:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mkpu ákwá na-ada na Họroneyim,+N’ihi otú e si na-ebibi ya ma na-ala ya n’iyi.