Jeremaya 48:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị mmadụ beere ákwá na-agbago ụzọ e si aga Luhit. Ka ha sikwa Họroneyim na-agbada, ha nụrụ ka ndị mmadụ na-ebe ákwá n’ihi mkpamkpa ahụ kparanụ.+
5 Ndị mmadụ beere ákwá na-agbago ụzọ e si aga Luhit. Ka ha sikwa Họroneyim na-agbada, ha nụrụ ka ndị mmadụ na-ebe ákwá n’ihi mkpamkpa ahụ kparanụ.+