Jeremaya 48:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Moab, ebe ọ bụ na unu tụkwasịrị ọrụ unu na akụ̀ unu obi,A ga-eweghara obodo unu. A ga-adọrọkwa Kimọsh+Na ndị nchụàjà ya na ndị isi ndị na-efe ya n’agha.
7 Ndị Moab, ebe ọ bụ na unu tụkwasịrị ọrụ unu na akụ̀ unu obi,A ga-eweghara obodo unu. A ga-adọrọkwa Kimọsh+Na ndị nchụàjà ya na ndị isi ndị na-efe ya n’agha.