Jeremaya 48:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye na-ebibi ihe ga-abịa n’obodo gị niile. E nweghị obodo nke ọ ga-ahapụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi. A ga-alakwa ala dị larịị n’iyi otú Jehova kwuru.
8 Onye na-ebibi ihe ga-abịa n’obodo gị niile. E nweghị obodo nke ọ ga-ahapụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi. A ga-alakwa ala dị larịị n’iyi otú Jehova kwuru.