Jeremaya 48:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụ na e nwee onye na-ejighị ozi ọ na-ejere Jehova kpọrọ ihe, a ga-abụ ya ọnụ. Ọ bụrụkwa na e nwee onye na-achọghị iji mma agha ya gbuo mmadụ,* a ga-abụ ya ọnụ.
10 Ọ bụrụ na e nwee onye na-ejighị ozi ọ na-ejere Jehova kpọrọ ihe, a ga-abụ ya ọnụ. Ọ bụrụkwa na e nwee onye na-achọghị iji mma agha ya gbuo mmadụ,* a ga-abụ ya ọnụ.