-
Jeremaya 48:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka.
Ha nọ jii ka ikè mmanya.
E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ.
A dọrọtụbeghịkwa ha n’agha.
Ọ bụ ya mere ha ka ji atọ otú ha na-atọ kemgbe.
Ísìsì ha agbanwebeghịkwa.
-