Jeremaya 48:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị,‘E bibiela Moab.+ A lụsola obodo ya dị iche iche agha.+ E gbuokwala ụmụ okorobịa ha ndị kacha mma.’+
15 Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị,‘E bibiela Moab.+ A lụsola obodo ya dị iche iche agha.+ E gbuokwala ụmụ okorobịa ha ndị kacha mma.’+