Jeremaya 48:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E menyere ndị Moab ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha. Beenụ ákwá, tiekwanụ mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bibiela Moab.
20 E menyere ndị Moab ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha. Beenụ ákwá, tiekwanụ mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bibiela Moab.