Jeremaya 48:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Meenụ ka ọ ṅụọ mmanya ṅụrọọ anya,+ n’ihi na o buliela onwe ya elu, si otú ahụ mehie Jehova.+ Moab atụrụọla onwe ya n’agbọ ọ gbọrọ. A na-achịzi ya ọchị.
26 Meenụ ka ọ ṅụọ mmanya ṅụrọọ anya,+ n’ihi na o buliela onwe ya elu, si otú ahụ mehie Jehova.+ Moab atụrụọla onwe ya n’agbọ ọ gbọrọ. A na-achịzi ya ọchị.