Jeremaya 48:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 ‘Ọ bụ ya mere obi m ga-eji na-eme mkpọtụ ka ọjà* n’ihi Moab.+ Obi m ga na-adakwa ka ọjà* n’ihi ndị Kia-hires. Ọ bụ ya mere akụnụba ya ga-eji laa n’iyi.
36 ‘Ọ bụ ya mere obi m ga-eji na-eme mkpọtụ ka ọjà* n’ihi Moab.+ Obi m ga na-adakwa ka ọjà* n’ihi ndị Kia-hires. Ọ bụ ya mere akụnụba ya ga-eji laa n’iyi.