Jeremaya 48:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 N’ihi na isi ha niile akwọchaala.+ A kpụkwara afụ ọnụ ha niile akpụ. Aka ha niile bucha ọnyá.+ Ha kekwara ákwà iru uju n’úkwù.’”+
37 N’ihi na isi ha niile akwọchaala.+ A kpụkwara afụ ọnụ ha niile akpụ. Aka ha niile bucha ọnyá.+ Ha kekwara ákwà iru uju n’úkwù.’”+