-
Jeremaya 48:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 “Jehova kwuru, sị, ‘A nọ n’elu ụlọ niile dị na Moab
Nakwa n’ámá ya niile
Na-eti sọ mkpu ákwá.
N’ihi na akụọla m Moab righirighi
Ka ite na-abaghị uru.
-