-
Jeremaya 48:44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
44 ‘Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi ụjọ ga-adaba n’olulu.
Ọnyà ga-amakwa onye ọ bụla nke si n’olulu ahụ na-apụta.’
‘N’ihi na a ga-enwe afọ m ga-ata ndị Moab ahụhụ.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
-