Jeremaya 48:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 ‘Ndị na-agba ọsọ guzo na ndò Heshbọn. Ike gwụrukwara ha n’ọkpụkpụ. N’ihi na ọkụ ga-esi na Heshbọn rere pụta. Ire ọkụ ga-esikwa na Saịhọn pụta.+ Ọ ga-erepịa egedege ihu Moab,Repịakwa isi ụmụ na-akpa aghara.’+
45 ‘Ndị na-agba ọsọ guzo na ndò Heshbọn. Ike gwụrukwara ha n’ọkpụkpụ. N’ihi na ọkụ ga-esi na Heshbọn rere pụta. Ire ọkụ ga-esikwa na Saịhọn pụta.+ Ọ ga-erepịa egedege ihu Moab,Repịakwa isi ụmụ na-akpa aghara.’+