Jeremaya 49:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma m ga-agba Ịsọ ọtọ. M ga-eme ka a mara ebe niile ọ na-ezo,Ka ọ ghara inwe ebe ọ ga-ezo. A ga-egbu ụmụ ya na ụmụnne ya na ndị agbata obi ya.+ Ha agaghịzi adị.+
10 Ma m ga-agba Ịsọ ọtọ. M ga-eme ka a mara ebe niile ọ na-ezo,Ka ọ ghara inwe ebe ọ ga-ezo. A ga-egbu ụmụ ya na ụmụnne ya na ndị agbata obi ya.+ Ha agaghịzi adị.+