Jeremaya 49:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova sịrị, “Ejirila m onwe m ṅụọ iyi na a ga-akọcha Bọzra, laa ya n’iyi, jiri ya na-abụ ọnụ. Ihe a a ga-eme ya ga-ejukwa ndị mmadụ anya.+ A ga-alakwa obodo ya niile n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.”+
13 Jehova sịrị, “Ejirila m onwe m ṅụọ iyi na a ga-akọcha Bọzra, laa ya n’iyi, jiri ya na-abụ ọnụ. Ihe a a ga-eme ya ga-ejukwa ndị mmadụ anya.+ A ga-alakwa obodo ya niile n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.”+