-
Jeremaya 49:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Onye bi n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu,
Onye bi n’elu elu ugwu,
Ụjọ i mere ka a na-atụ gị
Na mpako nke juru gị obi eduhiela gị.
Ọ bụ eziokwu na ị kpara akwụ́ gị n’ebe dị elu ka ugo,
M ga-akwatu gị ebe ahụ.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
-