Jeremaya 49:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Otú ahụ a na-enweghị onye bi na Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị dị ha nso+ mgbe e bibichara ha, ka a na-agaghị enwe onye ọbịa ma ọ bụ onye ọ bụla ọzọ ga-ebi n’Ịdọm.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:18 Jeremaya, p. 163
18 Otú ahụ a na-enweghị onye bi na Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị dị ha nso+ mgbe e bibichara ha, ka a na-agaghị enwe onye ọbịa ma ọ bụ onye ọ bụla ọzọ ga-ebi n’Ịdọm.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.