-
Jeremaya 49:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Obi esighịzi Damaskọs ike.
Ọ tụgharịala ka ọ gbalaga. Ezigbo ụjọ ejidela ya.
Ọ nọ n’ahụhụ. Ahụ́ na-egbukwa ya mgbu
Otú ọ na-egbu nwaanyị na-amụ nwa.
-