Jeremaya 49:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 E nwere ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ, bụ́ ndị Nebukadneza* eze Babịlọn meriri. Ọ sịrị: “Bilienụ gaa Kida. Gbuokwanụ ndị bi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ.
28 E nwere ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ, bụ́ ndị Nebukadneza* eze Babịlọn meriri. Ọ sịrị: “Bilienụ gaa Kida. Gbuokwanụ ndị bi n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ.