-
Jeremaya 49:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 A ga-anara ha ụlọikwuu ha, ìgwè ewu na atụrụ ha,
Ákwà ụlọikwuu ha na ngwongwo ha niile.
A ga-anapụkwa ha kamel ha.
Ndị mmadụ ga na-etikwa mkpu, sị, ‘Ụjọ dị ebe niile!’”
-