Jeremaya 49:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova kwuru, sị, “Ndị bi na Hezọ,Gbaanụ ọsọ. Gbaganụ ebe dị anya. Gbaganụ ebe dị n’ime ime. N’ihi na Nebukadneza* eze Babịlọn akpaala nkata ihe ọ ga-eme unu. O chepụtakwala ihe ọ ga-eme unu.”
30 Jehova kwuru, sị, “Ndị bi na Hezọ,Gbaanụ ọsọ. Gbaganụ ebe dị anya. Gbaganụ ebe dị n’ime ime. N’ihi na Nebukadneza* eze Babịlọn akpaala nkata ihe ọ ga-eme unu. O chepụtakwala ihe ọ ga-eme unu.”