Jeremaya 49:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 M ga-eme ka ifufe si n’akụkụ anọ nke ụwa fee* n’Ịlam. M ga-ejikwa ifufe ndị a chụsasịa ha. Ọ dịghị mba ndị Ịlam a chụsasịrị achụsasị na-agaghị aga.’”
36 M ga-eme ka ifufe si n’akụkụ anọ nke ụwa fee* n’Ịlam. M ga-ejikwa ifufe ndị a chụsasịa ha. Ọ dịghị mba ndị Ịlam a chụsasịrị achụsasị na-agaghị aga.’”