Jeremaya 50:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 E nwere ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya onye amụma kwuo banyere Babịlọn,+ ya bụ, ndị Kaldia. Ọ sịrị: