Jeremaya 50:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na otu mba esila n’ebe ugwu bịa lụso ya agha.+ Mba ahụ mere ala ya ihe na-eju ndị mmadụ anya. E nweghịzi onye bi na ya. Ma mmadụ ma anụ ụlọ agbapụchaala. Ha agbafuola.”
3 N’ihi na otu mba esila n’ebe ugwu bịa lụso ya agha.+ Mba ahụ mere ala ya ihe na-eju ndị mmadụ anya. E nweghịzi onye bi na ya. Ma mmadụ ma anụ ụlọ agbapụchaala. Ha agbafuola.”