Jeremaya 50:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha ga na-ajụ ajụjụ ụzọ e si aga Zayọn. Ha ga-eche ihu n’ụzọ ahụ,+ na-asị, ‘Bịanụ ka anyị na Jehova gbaa ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, nke a na-agaghịkwa echefu echefu.’+
5 Ha ga na-ajụ ajụjụ ụzọ e si aga Zayọn. Ha ga-eche ihu n’ụzọ ahụ,+ na-asị, ‘Bịanụ ka anyị na Jehova gbaa ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, nke a na-agaghịkwa echefu echefu.’+