Jeremaya 50:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ndị iro ha hụrụ ha, ha bibiri ha,+ kwuokwa, sị, ‘Ikpe amaghị anyị, n’ihi na ha emehiela Jehova, onye ezi omume si n’aka ya, ya bụ, Jehova, onye ndị nna nna ha ji nwee olileanya.’”
7 Mgbe ndị iro ha hụrụ ha, ha bibiri ha,+ kwuokwa, sị, ‘Ikpe amaghị anyị, n’ihi na ha emehiela Jehova, onye ezi omume si n’aka ya, ya bụ, Jehova, onye ndị nna nna ha ji nwee olileanya.’”