Jeremaya 50:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Sinụ n’akụkụ niile tie mkpu agha ka a lụso ya agha. Ọ chịliela aka elu. Ogidi ya niile adaala. A kwatuola mgbidi ya niile.+ Ọ bụ otú Jehova si kwụọ ya ụgwọ ihe o mere.+ Megwaranụ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+
15 Sinụ n’akụkụ niile tie mkpu agha ka a lụso ya agha. Ọ chịliela aka elu. Ogidi ya niile adaala. A kwatuola mgbidi ya niile.+ Ọ bụ otú Jehova si kwụọ ya ụgwọ ihe o mere.+ Megwaranụ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+