Jeremaya 50:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova emegheela ebe ọ na-akwasa ngwá agha. O bupụtakwala ngwá agha o ji egosi na iwe ji ya.+ N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Nwere ọrụ ọ ga-arụ n’ala ndị Kaldia.
25 Jehova emegheela ebe ọ na-akwasa ngwá agha. O bupụtakwala ngwá agha o ji egosi na iwe ji ya.+ N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Nwere ọrụ ọ ga-arụ n’ala ndị Kaldia.