Jeremaya 50:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 A na-anụ mkpọtụ ndị na-agba ọsọ,Ya bụ, ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ,Na-agbaga Zayọn ka ha kọsaa na Jehova bụ́ Chineke anyị atawala ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ata ha ahụhụ n’ihi ụlọ nsọ ya.+
28 A na-anụ mkpọtụ ndị na-agba ọsọ,Ya bụ, ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ,Na-agbaga Zayọn ka ha kọsaa na Jehova bụ́ Chineke anyị atawala ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ata ha ahụhụ n’ihi ụlọ nsọ ya.+