Jeremaya 50:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Onye mpako, ị ga-ada, daruo ala. E nweghịkwa onye ga-ekulite gị.+ M ga-esunye obodo gị ọkụ. Ọ ga-erepịakwa obodo niile ị na-achị.”
32 Onye mpako, ị ga-ada, daruo ala. E nweghịkwa onye ga-ekulite gị.+ M ga-esunye obodo gị ọkụ. Ọ ga-erepịakwa obodo niile ị na-achị.”