Jeremaya 50:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma, Onye Mgbapụta ha dị ike.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+ Ọ ga-ekpechite ọnụ ha,+Iji mee ka udo dị n’ala ha,+Meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+
34 Ma, Onye Mgbapụta ha dị ike.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+ Ọ ga-ekpechite ọnụ ha,+Iji mee ka udo dị n’ala ha,+Meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+