Jeremaya 50:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 A ga-eji mma agha gbuo ịnyịnya ha, bibiekwa ụgbọ ịnyịnya agha ha,Gbuokwa ndị niile si ebe dị iche iche nọ n’ime ya. Ha ga-adịkwa ka ụmụ nwaanyị.+ A ga-eji mma agha bibie akụ̀ ya, bukọrọkwa ya.+
37 A ga-eji mma agha gbuo ịnyịnya ha, bibiekwa ụgbọ ịnyịnya agha ha,Gbuokwa ndị niile si ebe dị iche iche nọ n’ime ya. Ha ga-adịkwa ka ụmụ nwaanyị.+ A ga-eji mma agha bibie akụ̀ ya, bukọrọkwa ya.+