Jeremaya 50:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 A ga-ala mmiri niile dị na Babịlọn n’iyi, ha ataa.+ N’ihi na ọ bụ ala arụsị a pịrị apị juru.+ Ha na-emekwa ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 50:38 Jeremaya, p. 161-162 Amụma Daniel, p. 150-151 Ihe Ọmụma, p. 18
38 A ga-ala mmiri niile dị na Babịlọn n’iyi, ha ataa.+ N’ihi na ọ bụ ala arụsị a pịrị apị juru.+ Ha na-emekwa ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.