Jeremaya 50:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 N’ihi ya, anụ ọhịa ndị na-ebi n’ọzara na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebikọ. Enyí nnụnụ ga-ebikwa na Babịlọn.+ Mmadụ agaghịzi ebi na ya. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.”+
39 N’ihi ya, anụ ọhịa ndị na-ebi n’ọzara na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebikọ. Enyí nnụnụ ga-ebikwa na Babịlọn.+ Mmadụ agaghịzi ebi na ya. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.”+