Jeremaya 50:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Jehova kwuru, sị, “Otú ahụ a na-enweghị onye bi na Sọdọm na Gọmọra+ na obodo ndị dị ha nso+ mgbe e bibichara ha, ka a na-agaghị enwe onye ọbịa ma ọ bụ onye ọ bụla ọzọ ga-ebi na Babịlọn.+
40 Jehova kwuru, sị, “Otú ahụ a na-enweghị onye bi na Sọdọm na Gọmọra+ na obodo ndị dị ha nso+ mgbe e bibichara ha, ka a na-agaghị enwe onye ọbịa ma ọ bụ onye ọ bụla ọzọ ga-ebi na Babịlọn.+