Jeremaya 50:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ha ma otú e si agba ụta na otú e si atụ árọ̀.+ Obi tara ha mmiri. Ha agaghịkwa eme ebere.+ Ha gbara ịnyịnya ha na-aga,Ha na-eme mkpọtụ ka ebili mmiri na-eme n’oké osimiri.+ Babịlọn,* ha agbakọọla aka, haziekwa onwe ha n’usoro ịlụso gị agha.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 50:42 Ụlọ Nche,11/15/2001, p. 26
42 Ha ma otú e si agba ụta na otú e si atụ árọ̀.+ Obi tara ha mmiri. Ha agaghịkwa eme ebere.+ Ha gbara ịnyịnya ha na-aga,Ha na-eme mkpọtụ ka ebili mmiri na-eme n’oké osimiri.+ Babịlọn,* ha agbakọọla aka, haziekwa onwe ha n’usoro ịlụso gị agha.+