Jeremaya 50:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 N’ihi ya, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Babịlọn,+ na ihe o bu n’obi ime ala ndị Kaldia. N’eziokwu, a ga na-akpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. Ọ ga-eme ka ebe ha na-ata ahịhịa tọgbọrọ nkịtị n’ihi ihe ndị bi na ha mere.+
45 N’ihi ya, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Babịlọn,+ na ihe o bu n’obi ime ala ndị Kaldia. N’eziokwu, a ga na-akpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. Ọ ga-eme ka ebe ha na-ata ahịhịa tọgbọrọ nkịtị n’ihi ihe ndị bi na ha mere.+