Jeremaya 50:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Mgbe a ga-eweghara Babịlọn, ụwa ga-ama jijiji. A ga na-anụkwa mkpu ákwá ndị mmadụ na-eti ná mba dị iche iche.”+
46 Mgbe a ga-eweghara Babịlọn, ụwa ga-ama jijiji. A ga na-anụkwa mkpu ákwá ndị mmadụ na-eti ná mba dị iche iche.”+