Jeremaya 51:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-ezi ndị na-afụcha ihe ka ha gaa Babịlọn. Ha ga-afụcha ya, meekwa ka ala ya tọgbọrọ nkịtị. Ha ga-esi ebe niile lụso ya agha n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ya.+
2 M ga-ezi ndị na-afụcha ihe ka ha gaa Babịlọn. Ha ga-afụcha ya, meekwa ka ala ya tọgbọrọ nkịtị. Ha ga-esi ebe niile lụso ya agha n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ya.+