Jeremaya 51:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A ga-egbu ha n’ala ndị Kaldia. A ga-emerụkwa ha ezigbo ahụ́ n’okporo ámá ha dị iche iche.+