Jeremaya 51:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ndị Izrel na ndị Juda adịghị ka nwaanyị isi mkpe. Jehova nke ụsụụ ndị agha ahapụbeghị ha.+ Ma n’anya Onye Nsọ Izrel, ikpe mara ndị Kaldia.*
5 N’ihi na ndị Izrel na ndị Juda adịghị ka nwaanyị isi mkpe. Jehova nke ụsụụ ndị agha ahapụbeghị ha.+ Ma n’anya Onye Nsọ Izrel, ikpe mara ndị Kaldia.*