Jeremaya 51:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Pịanụ akụ́ unu.+ Burunụ ọta unu dị okirikiri. Jehova emeela ka ịga agha dịrị n’obi ndị eze ndị Midia,+N’ihi na o bu n’obi ibibi Babịlọn. Otú a ka Jehova chọrọ isi taa ndị iro ya ahụhụ n’ihi ụlọ nsọ ya. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:11 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,6/2017, p. 3
11 “Pịanụ akụ́ unu.+ Burunụ ọta unu dị okirikiri. Jehova emeela ka ịga agha dịrị n’obi ndị eze ndị Midia,+N’ihi na o bu n’obi ibibi Babịlọn. Otú a ka Jehova chọrọ isi taa ndị iro ya ahụhụ n’ihi ụlọ nsọ ya.