Jeremaya 51:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova nke ụsụụ ndị agha ejirila onwe ya* ṅụọ iyi, sị,‘M ga-eme ka ndị mmadụ ju n’ime gị ka igurube. Ha ga-eti mkpu, na-enwe aṅụrị na ha emeriela gị.’+
14 Jehova nke ụsụụ ndị agha ejirila onwe ya* ṅụọ iyi, sị,‘M ga-eme ka ndị mmadụ ju n’ime gị ka igurube. Ha ga-eti mkpu, na-enwe aṅụrị na ha emeriela gị.’+